Also Available On the following platforms

Eze Ndi Eze – Chisandra

Chisandra, a Nigerian gospel singer based in Germany has released her new Ep titled Greater Grace. Eze ndi Eze (King of Kings), is one among the tracks released and it has been blessing souls. Eze Ndi Eze tells about the goodness of God; there’s actually nothing God cannot do for those who trust in him.

Lyrics
EZE NDI EZE

Eze ndi Eze emewo mu nma eh
Eze ndi Eze emewo mu nma (2x)
Nma nma nma imela
Imewo mu nma
Nma nma nma imela
Imewo mu nma

Onye dika gi Eze
Onye oma aka ne me nma onye ukwu

Nkowa kwa nma nma gi
Jisos ogbaram ghari oo
Ima na nma nma gi na Nma gi diri mu nma
Eze ndi eze nara ekele

Ima na nma nma gi
na nma gi na nma gi
jurum anya
Eze ndi eze
Ojurum anya

Eze ndi eze
eme wo mu nma eh
Eze ndi eze
eme wo mu nma

Nma nma nma imela
imewo mu Nma eh
Nma nma nma imela
Imewo mu nma

Isienkendu, Chinaza ekpere, China gwo oria,
Otuonye anasi unu abia ruole, Aka na gbaji igwe
Chi mkporo oku ozam,
Chi nalurum agha
Anya nji ahu uzor

Ezi Chi Chioma mo
Jisos onye oma,
There’s nothing he cannot do for me ooo
Jisos okwere nkwa me ya Eze le

Eze ndi eze emewo mu nma eh,
Eze ndi eze emewo mu Nma.

Nma, nma nma imela
Imewo mu nma
Nma, nma nma imela
Imewo mu now….

Eze Ndi Eze
Size: 4 MB
Published: August 29, 2021

About Post Author

Mary T. Melody

Mary has been writing, producing, recording music for over 15 years. She started GASC in 2019 and has been helping artist get more exposure by providing a professional platform for the world to learn about and enjoy the artist. She work along with teams of expertise and professionals called “The GASC TEAM”

READ MORE